1 Samuel 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo mgbe Abayata+ nwa Ahimelek gbakwuuru Devid na Kaịla na o ji efọd+ gbadaa. 2 Samuel 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee, Zedọk+ na ndị Livaị+ niile bukwa+ igbe+ ọgbụgba ndụ ezi Chineke bịa; ha wee dọba igbe ezi Chineke n’akụkụ Abayata+ ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo gafetachaa. 1 Ihe E Mere 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.
24 Lee, Zedọk+ na ndị Livaị+ niile bukwa+ igbe+ ọgbụgba ndụ ezi Chineke bịa; ha wee dọba igbe ezi Chineke n’akụkụ Abayata+ ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo gafetachaa.
12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.