Abụ Ọma 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi nke ukwuu ruo mgbe ebighị ebi;+Ị na-eji ọṅụ nke si n’ihu gị eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+
6 N’ihi na ị na-eme ka ọ bụrụ onye a gọziri agọzi nke ukwuu ruo mgbe ebighị ebi;+Ị na-eji ọṅụ nke si n’ihu gị eme ka ọ ṅụrịa ọṅụ.+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+