-
2 Ihe E Mere 9:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ka Jehova bụ́ Chineke gị bụrụ onye a gọziri agọzi,+ bụ́ onye nwere mmasị+ n’ebe ị nọ site n’ime ka ị nọkwasị n’ocheeze ya+ ịbụrụ Jehova bụ́ Chineke gị eze;+ n’ihi na Chineke gị hụrụ Izrel n’anya,+ ime ka ọ dịruo mgbe a na-akaghị aka, nke mere o ji mee gị eze ha+ ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi+ ma na-eme ezi omume.”+
-