1 Ndị Eze 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ụkpụrụ m,+ meekwa ihe ndị m kpere n’ikpe+ ma debe ihe niile m nyere n’iwu site n’ije ije na ha,+ mụ onwe m ga-eme ka okwu m gwara Devid nna gị mezuo n’ebe ị nọ,+ karịsịa, ihe m kwuru banyere ụlọ a ị na-ewu; 2 Ihe E Mere 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọ bụrụ na unu atụgharịa+ wee ghara idebe ụkpụrụ m+ na iwu m+ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ dị iche iche+ ma kpọọrọ ha isiala,+
12 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ụkpụrụ m,+ meekwa ihe ndị m kpere n’ikpe+ ma debe ihe niile m nyere n’iwu site n’ije ije na ha,+ mụ onwe m ga-eme ka okwu m gwara Devid nna gị mezuo n’ebe ị nọ,+ karịsịa, ihe m kwuru banyere ụlọ a ị na-ewu;
19 Ma ọ bụrụ na unu atụgharịa+ wee ghara idebe ụkpụrụ m+ na iwu m+ ndị m nyere unu, unu ewee gaa fee chi ọzọ dị iche iche+ ma kpọọrọ ha isiala,+