Jeremaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+
8 Ha wee bịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa. Ndị bịakwutere ya bụ Ishmel+ nwa Netanaya na Johenan+ na Jọnatan, bụ́ ụmụ Kariya, na Seraya nwa Tanhumet na ụmụ Ifaị onye Netofa+ na Jezanaya+ nwa onye Meakat,+ ha na ndị agha ha.+