68 Jehova ga-eji ụgbọ mmiri bughachi gị n’Ijipt site n’ụzọ nke m gwara gị banyere ya, sị, ‘Ị gaghị ahụ ya ọzọ ma ọlị,’+ unu ga-eresị ndị iro unu onwe unu n’ebe ahụ ka unu wee ghọọ ohu ha ndị ikom na ndị inyom na-eje ozi,+ ma a gaghị enwe onye ga-azụrụ unu.”