26 E mesịa, mmadụ niile, malite n’onye nta ruo n’onye ukwu, tinyekwara ndị isi ìgwè ndị agha, biliri wee bata n’Ijipt;+ n’ihi na egwu jidere ha n’ihi ndị Kaldia.+
14 wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ala Ijipt ka anyị ga-aga biri,+ bụ́ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi, ebe agụụ nri na-agaghịkwa agụ anyị; ọ bụ ebe ahụ ka anyị ga-ebi”;+