1 Ndị Eze 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda? 1 Ndị Eze 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ihe ndị ọzọ niile metụtara Esa na ike niile ọ kpara na ihe niile o mere na obodo ndị o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? Ọ bụ naanị na mgbe ọ na-eme agadi,+ ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ.+ 2 Ndị Eze 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Azaraya na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? 2 Ndị Eze 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jotam, ihe ndị o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?+
29 Ihe ndị ọzọ metụtara Rehoboam na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’oge ndị eze Juda?
23 Ma ihe ndị ọzọ niile metụtara Esa na ike niile ọ kpara na ihe niile o mere na obodo ndị o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda? Ọ bụ naanị na mgbe ọ na-eme agadi,+ ọrịa tụrụ ya n’ụkwụ.+
6 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Azaraya na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?
36 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jotam, ihe ndị o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Juda?+