4 N’afọ nke asaa, Jehoyada+ ziri ozi, e wee kpọtara ya ndị isi nke otu narị otu narị ndị nche Keria+ na ndị isi ndị ọgba ọsọ+ n’ụlọ Jehova, ya na ha wee gbaa ndụ,+ o wee mee ka ha ṅụọ iyi+ n’ụlọ Jehova, e mesịa, o gosiri ha nwa eze.
9 Jehoyada onye nchụàjà nyekwara ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha+ ube na ọta na ọta ndị dị okirikiri+ nke Eze Devid,+ bụ́ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke.+