2 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+ 2 Ndị Eze 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ.
2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+
4 Ma Misha+ eze Moab ghọrọ onye na-akpa atụrụ, ọ na-ejikwa otu narị puku ụmụ atụrụ na otu narị puku ebule a na-akpachaghị ajị akwụ eze Izrel ụgwọ.