Ọpụpụ 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Cherọb ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, nku ha ga-asachi ihe mkpuchi ahụ, otu ga-eche ibe ya ihu.+ Ihu cherọb ndị ahụ ga-ekpudokwa n’ihe mkpuchi ahụ. 1 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+ 1 Ndị Eze 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O jikwa osisi mmanụ mee cherọb abụọ+ n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’ime ime, nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ịdị elu.+ Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
20 Cherọb ndị ahụ ga-achịli nku ha abụọ elu, nku ha ga-asachi ihe mkpuchi ahụ, otu ga-eche ibe ya ihu.+ Ihu cherọb ndị ahụ ga-ekpudokwa n’ihe mkpuchi ahụ.
4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+
23 O jikwa osisi mmanụ mee cherọb abụọ+ n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’ime ime, nke ọ bụla n’ime ha dị kubit iri n’ịdị elu.+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+