Ilu 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọlaọcha a gbazere agbaze nke e ji machie ibe eju yiri okwu ire ụtọ nke onye na-ekwu ya nwere obi ọjọọ.+ Aịzaya 41:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ. Abụ Ákwá 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Zayọn ndị dị nnọọ oké ọnụ ahịa,+ ndị dịbu ka ọlaedo a nụchara anụcha,Lee ka e sizi were ha dị ka nnukwu ite ụrọ, bụ́ ọrụ aka nke ọkpụite!+
23 Ọlaọcha a gbazere agbaze nke e ji machie ibe eju yiri okwu ire ụtọ nke onye na-ekwu ya nwere obi ọjọọ.+
25 “Akpaliwo m otu onye nke si n’ebe ugwu, ọ ga-abịakwa.+ Ọ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ+ kpọkuo aha m. Ọ ga-abịakwasị ndị osote onye na-achị achị dị ka à ga-asị na ha bụ ụrọ,+ dịkwa ka ọkpụite nke na-azọ ájá ụrọ.
2 Ụmụ Zayọn ndị dị nnọọ oké ọnụ ahịa,+ ndị dịbu ka ọlaedo a nụchara anụcha,Lee ka e sizi were ha dị ka nnukwu ite ụrọ, bụ́ ọrụ aka nke ọkpụite!+