2 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime. 2 Samuel 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid achọghịkwa ibute igbe Jehova n’ebe o bi n’Obodo Devid.+ N’ihi ya, Devid mere ka e buga ya n’ụlọ Obed-idọm+ onye Gat.+ 1 Ndị Eze 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee soro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid.+
9 Devid wee biri n’ebe e wusiri ike, e wee kpọọ ya Obodo Devid; Devid wee bido iwu ihe owuwu gbaa gburugburu malite na Milo*+ baa n’ime.
10 Devid achọghịkwa ibute igbe Jehova n’ebe o bi n’Obodo Devid.+ N’ihi ya, Devid mere ka e buga ya n’ụlọ Obed-idọm+ onye Gat.+