1 Ndị Eze 1:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ihe ọzọkwa bụ na ndị na-ejere eze ozi abatawo ịgọzi onyenwe anyị, bụ́ Eze Devid, sị: ‘Ka Chineke gị mee ka aha Sọlọmọn dị ebube karịa aha gị, ka o meekwa ka ocheeze ya dị ukwuu karịa ocheeze gị!’+ Eze wee kpọọ isiala n’elu ihe ndina.+ Matiu 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jesi amụọ Devid+ bụ́ eze.+ Devid mụrụ Sọlọmọn,+ bụ́ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya;
47 Ihe ọzọkwa bụ na ndị na-ejere eze ozi abatawo ịgọzi onyenwe anyị, bụ́ Eze Devid, sị: ‘Ka Chineke gị mee ka aha Sọlọmọn dị ebube karịa aha gị, ka o meekwa ka ocheeze ya dị ukwuu karịa ocheeze gị!’+ Eze wee kpọọ isiala n’elu ihe ndina.+