3 Ihe owuwu ụzọ mbata*+ nke dị n’ihu ụlọ nsọ nke ụlọ ahụ dị kubit iri abụọ n’ogologo, n’ihu ebe obosara nke ụlọ ahụ. Uhiè ya dị kubit iri, n’ihu ụlọ ahụ.
7 Ha mechikwara ọnụ ụzọ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata ma menyụọ oriọna dị iche iche.+ Ha esureghịkwa ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+ Ha achụghịkwara Chineke Izrel àjà nsure ọkụ n’ebe nsọ.+