5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú.
12 Eze wee jiri osisi algọm ndị ahụ rụọ obere idé nke ụlọ Jehova+ na nke ụlọ eze, jirikwa ha rụọ une+ na ụbọ+ akwara maka ndị na-abụ abụ. E butetụbeghị osisi algọm ndị há otú a, a hụbeghịkwa ndị há otú a ruo taa.