1 Ndị Eze 1:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme. Ilu 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+
40 E mesịa, ndị ahụ niile gbagotere wee na-eso ya n’azụ, ha na-egbu ọjà,+ na-aṅụrịkwa oké ọṅụ,+ nke mere na ala+ gbabiri abụọ n’ihi mkpọtụ ha na-eme.
10 Obodo na-enwe obi ụtọ n’ihi ịdị mma nke ndị ezi omume,+ ma a na-eti mkpu ọṅụ mgbe ndị ajọ omume lara n’iyi.+