1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+ 2 Ndị Eze 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+
39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+
13 Onye ọ bụla n’ime ha wee mee ọsọ ọsọ chịrị uwe+ ya wụsa n’ebe ọ ga-azọkwasị ụkwụ n’ebe e si arịgo n’ebe ahụ, ha wee malite ịfụ opi,+ sị: “Jihu aghọwo eze!”+