1 Ndị Eze 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+ 2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa. 2 Ihe E Mere 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn gara Iziọn-giba+ nakwa Ilọt+ nke dị n’ụsọ oké osimiri, n’ala Idọm.+
26 E nwekwara ọtụtụ ụgbọ mmiri ndị Eze Sọlọmọn rụrụ n’Iziọn-giba,+ bụ́ nke dị n’akụkụ Ilọt,+ n’ụsọ Oké Osimiri Uhie, n’ala Idọm.+
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.