Ndị Ikpe 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ. Abụ Ọma 69:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na ha na-achụ onye gị onwe gị tiri ihe otiti ọsọ,+Ha na-akọkwa akụkọ ihe mgbu nke ndị ị mapuru ahụ́. Aịzaya 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee, onye Asiria+ bụ ụtarị nke iwe m,+ ọ bụ mkpara o ji n’aka ka m ga-eji weta amamikpe m! Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
8 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee were ha resi+ Kushan-rishateyim eze Mesopotemia;+ ụmụ Izrel wee na-ejere Kushan-rishateyim ozi ruo afọ asatọ.
26 N’ihi na ha na-achụ onye gị onwe gị tiri ihe otiti ọsọ,+Ha na-akọkwa akụkọ ihe mgbu nke ndị ị mapuru ahụ́.
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+