2 Ihe E Mere 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee kpebie ka a kpọsaara+ Izrel dum, malite na Bia-shiba+ ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga na Jeruselem; n’ihi na ha emebeghị otú ahụ n’ìgwè+ dị ka ihe e dere n’akwụkwọ si dị.+ 2 Ihe E Mere 30:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E wee ṅụrịa oké ọṅụ na Jeruselem, n’ihi na e nwetụbeghị nke dị ka nke a na Jeruselem+ malite n’ụbọchị Sọlọmọn+ nwa Devid eze Izrel.
5 Ha wee kpebie ka a kpọsaara+ Izrel dum, malite na Bia-shiba+ ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel ememme ngabiga na Jeruselem; n’ihi na ha emebeghị otú ahụ n’ìgwè+ dị ka ihe e dere n’akwụkwọ si dị.+
26 E wee ṅụrịa oké ọṅụ na Jeruselem, n’ihi na e nwetụbeghị nke dị ka nke a na Jeruselem+ malite n’ụbọchị Sọlọmọn+ nwa Devid eze Izrel.