Abụ Ọma 75:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke bụ onyeikpe.+Ọ na-eweda otu onye ala, buliekwa onye nke ọzọ elu.+ Daniel 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube, Daniel 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+ Daniel 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma gị onwe gị, eze, Chineke bụ́ Onye Kasị Elu+ nyere Nebukadneza nna gị+ alaeze a na ịdị ukwuu na ùgwù na ebube.+
37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,
35 A na-ewere ndị niile bi n’ụwa dị ka ndị na-enweghị ihe ha bụ,+ ọ na-emekwa ihe bụ́ uche ya n’etiti ndị bi n’eluigwe na ndị bi n’ụwa.+ Ọ dịghịkwa onye pụrụ igbochi aka ya+ ma ọ bụ onye pụrụ ịsị ya, ‘Gịnị ka ị na-eme?’+
18 Ma gị onwe gị, eze, Chineke bụ́ Onye Kasị Elu+ nyere Nebukadneza nna gị+ alaeze a na ịdị ukwuu na ùgwù na ebube.+