Levitikọs 26:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+ Nehemaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+
40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+
2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+