8Jehova wee sị Jọshụa: “Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+ Kpọrọ ndị agha niile bilie, gbagoo E-aị. Lee, enyefewo m eze E-aị na ndị ya na obodo ya na ala ya n’aka gị.+
3 Gaa gbuo ndị Amalek+ ma laa ha na ihe niile ha nwere n’iyi,+ enwekwarala ha ọmịiko, gbuo ha,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa na-aṅụ ara,+ ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma ịnyịnya ibu.’”+