1 Ndị Eze 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+ 2 Ihe E Mere 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze egeghịkwa ndị ahụ ntị; n’ihi na ihe a na-emenụ si n’aka ezi Chineke,+ ka Jehova wee mezuo ihe ọ gwara+ Jeroboam nwa Nibat+ site n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo.+
31 O wee sị Jeroboam: “Chịrị iberibe iri; n’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Lee m na-adọkapụ alaeze n’aka Sọlọmọn, m ga-enyekwa gị ebo iri.+
15 Eze egeghịkwa ndị ahụ ntị; n’ihi na ihe a na-emenụ si n’aka ezi Chineke,+ ka Jehova wee mezuo ihe ọ gwara+ Jeroboam nwa Nibat+ site n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo.+