Hosia 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-achụwa ndị ya na ha na-eme enyi, ma ọ gaghị achụkwute ha;+ ọ ga-achọ ha, ma ọ gaghị achọta ha. Ọ ga-asịkwa, ‘Achọrọ m ịlaghachikwuru di m,+ di m nke mbụ,+ n’ihi na ihe dịịrị m mma mgbe ahụ karịa ugbu a.’+ Hosia 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọzọ, ọ bụ ezie na ha na-ego ha ná mba dị iche iche,+ m ga-achịkọta ha ọnụ ugbu a; ha ga-anọtụ n’oké ihe mgbu+ n’ihi ibu arọ eze na ndị isi boro ha.
7 Ọ ga-achụwa ndị ya na ha na-eme enyi, ma ọ gaghị achụkwute ha;+ ọ ga-achọ ha, ma ọ gaghị achọta ha. Ọ ga-asịkwa, ‘Achọrọ m ịlaghachikwuru di m,+ di m nke mbụ,+ n’ihi na ihe dịịrị m mma mgbe ahụ karịa ugbu a.’+
10 Ọzọ, ọ bụ ezie na ha na-ego ha ná mba dị iche iche,+ m ga-achịkọta ha ọnụ ugbu a; ha ga-anọtụ n’oké ihe mgbu+ n’ihi ibu arọ eze na ndị isi boro ha.