Ezikiel 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+ Ezikiel 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Aha ha bụ Ohola, bụ́ nke okenye, na Oholiba nwanne ya nwaanyị, ha wee bụrụ nke m+ ma malite ịmụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.+ A bịa n’aha ha, Ohola bụ Sameria,+ Oholiba bụ Jeruselem.+
8 “‘M wee na-agafe n’ebe ị nọ wee hụ gị, ma, lee! ị nọ n’oge igosi ịhụnanya.+ M wee jiri uwe mwụda m kpuchie gị,+ kpuchie ọtọ gị, m ṅụkwaara gị iyi,+ mụ na gị wee gbaa ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘i wee bụrụ nke m.+
4 Aha ha bụ Ohola, bụ́ nke okenye, na Oholiba nwanne ya nwaanyị, ha wee bụrụ nke m+ ma malite ịmụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.+ A bịa n’aha ha, Ohola bụ Sameria,+ Oholiba bụ Jeruselem.+