Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+

      O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+

      O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+

      Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+

  • Nehemaya 9:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ha wee weghara obodo ndị e wusiri ike+ na ala na-eme nri,+ wegharakwa ụlọ ndị jupụtara n’ihe ọma niile,+ olulu mmiri e gwuru egwu,+ ubi vaịn na ubi oliv+ na osisi ndị na-emepụta ihe oriri n’ụba, ha malitekwara iri ihe na iriju afọ+ na ịma abụba+ na inwe ahụ́ ọma n’oké ịdị mma gị.+

  • Luk 15:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Mgbe anya doro ya, ọ sịrị, ‘Lee ọtụtụ ndị nna m goro ọrụ, bụ́ ndị nwejuru ihe oriri enweju, ma ụnwụ na-achọ igbu m ebe a!

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya