12 Zerọbabel+ nwa Shieltiel, na Jọshụa nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, na ndị niile fọdụrụ n’ime ndị Izrel, wee malite ige ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke+ ha, nakwa n’ihe Hagaị+ onye amụma na-ekwu, dị ka Jehova bụ́ Chineke ha ziri ya; ha wee malite ịtụ egwu n’ihi Jehova.+