Joshụa 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+ Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+ Abụ Ọma 90:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ònye maara otú iwe gị dịruru ọkụ,+Ònyekwa maara oké iwe gị ruo n’ókè e kwesịrị ịtụ egwu gị?+
16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+
9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+