7 M wee gaa n’ihu ịsị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ka e nye m akwụkwọ ozi+ m ga-enye ndị gọvanọ+ na-achị ofe Osimiri Yufretis,+ ka ha kwe ka m gafere ruo mgbe m garuru Juda;
7 Melataya onye Gibiọn+ na Jedọn onye Merọnọt+ rụziri mgbidi n’akụkụ ha, ha bụ ndị Gibiọn+ na ndị Mizpa,+ bụ́ ndị nọ n’okpuru ọchịchị gọvanọ+ nke na-achị ofe Osimiri Yufretis.+