3 N’oge ahụ, Tatenaị+ bụ́ gọvanọ ofe Osimiri Yufretis+ na Shita-bọzenaị na ndị ọrụ ibe ha bịakwutere ha, ha nọkwa na-agwa ha, sị: “Ònye nyere unu iwu ịrụ ụlọ a na iwucha ogidi a?”+
7 Melataya onye Gibiọn+ na Jedọn onye Merọnọt+ rụziri mgbidi n’akụkụ ha, ha bụ ndị Gibiọn+ na ndị Mizpa,+ bụ́ ndị nọ n’okpuru ọchịchị gọvanọ+ nke na-achị ofe Osimiri Yufretis.+