Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 33:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Gịnịzi ka a ga-eji amara na ihe mụ na ndị gị masịrị gị? Ọ́ bụghị ma gị onwe gị soro anyị,+ n’ihi na e mewo ka mụ na ndị gị dị iche n’ebe ndị niile ọzọ nọ bụ́ ndị nọ n’elu ala?”+

  • Ezra 6:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ụmụ Izrel ndị si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta wee rie ya,+ tinyere onye ọ bụla nke kewapụworo onwe ya n’adịghị ọcha+ nke mba ndị dị n’ala ahụ wee sonyere ha, iji chọọ Jehova bụ́ Chineke Izrel.+

  • Nehemaya 9:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Mkpụrụ Izrel wee kewapụ+ onwe ha n’ebe ndị mba ọzọ+ niile nọ ma guzo ikwupụta+ mmehie ha+ na njehie ndị nna ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya