Joshụa 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+ Joshụa 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jọshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gbagoonụ n’oké ọhịa, jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ, n’ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ ebe ọ bụ na ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”
3 zigakwara ndị Kenan+ bi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ, tinyere ndị Amọraịt+ na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Jibọs+ bi n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa ndị Haịvaịt+ bi n’ala ala ugwu Hemọn,+ ya bụ, n’ala Mizpa.+
15 Jọshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gbagoonụ n’oké ọhịa, jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ, n’ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ ebe ọ bụ na ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”