9 Ozugbo e mechara ihe ndị a, ndị isi+ bịakwutere m, sị: “Ndị Izrel na ndị nchụàjà na ndị Livaị ekewapụbeghị+ onwe ha n’ebe ndị ala a nọ, ya bụ, ndị Kenan,+ ndị Het,+ ndị Perizaịt,+ ndị Jibọs,+ ndị Amọn,+ ndị Moab,+ ndị Ijipt+ na ndị Amọraịt+ n’ihe banyere ihe arụ+ ha.