Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Ọnụ Ọgụgụ 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.”
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.”