24 Gidiọn wee zipụ ndị ozi ka ha gaa n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ sị: “Gbadaanụ buso ndị Midian agha, wegharakwanụ mmiri ha ruo Bet-bara, tinyere Jọdan, tupu ha eruo ebe ahụ.” E wee kpọkọta ndị Ifrem niile, ha wee weghara mmiri ndị ahụ+ ruo Bet-bara, tinyere Jọdan.