21 Ndị isi ahụ wee sị ha: “Hapụnụ ha ka ha dịrị ndụ, ka ha ghọọkwa ndị na-akpatara nzukọ a dum+ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri, dị nnọọ ka ndị isi kwere ha ná nkwa.”+
27 N’ụbọchị ahụ, Jọshụa mere+ ha ndị na-akpatara nzukọ ahụ nkụ na ndị na-esetara ha mmiri.+ O mekwara ha ndị na-akpata nkụ na ndị na-eseta mmiri maka ebe ịchụàjà Jehova, ruo taa, n’ebe ọ bụla ọ họọrọ.+