11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ. Sheshbaza+ bugotere ihe niile, o sikwa Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọta ha Jeruselem.
7 Ònye ka ị bụ, gị oké ugwu?+ Ị ga-aghọ ala dị larịị n’ihu Zerọbabel.+ Ọ ga-ewetakwa nkume bụ́ isi.+ A ga-eti mkpu+ n’ihi ya, sị: “Lee ka o si maa mma! Lee ka o si maa mma!”’”+