Ọpụpụ 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile. 1 Samuel 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+
30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile.
6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+