-
Nehemaya 10:37Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
37 Ntụ ọka+ nke si ná mkpụrụ mbụ anyị na onyinye+ anyị na mkpụrụ nke ụdị osisi niile,+ mmanya ọhụrụ+ na mmanụ+ ka anyị ga-ebutekwara ndị nchụàjà n’ebe a na-eri ihe+ n’ụlọ Chineke anyị, nyekwa ndị Livaị+ otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ala anyị mepụtara, ebe ọ bụ na ha, bụ́ ndị Livaị, bụ ndị na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri n’obodo anyị dị iche iche a na-akọ ugbo.
-
-
Malakaị 3:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 “Mmadụ ọ̀ ga-ezu Chineke ohi? Ma unu na-ezu m ohi.”
Unu asịwokwa: “Olee otú anyị si ezu gị ohi?”
“Ọ bụ n’otu ụzọ n’ụzọ iri nakwa n’onyinye dị iche iche.
-