Esta 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+ Esta 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Heman wee gaa n’ihu ịsị: “Esta bụ́ nwunye eze kpọkwara naanị mụ na eze oriri nke ọ kwadebere,+ ọ kpọkwara mụ na eze ka anyị bịa na nke ya echi.+
3 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Eze Ahazuirọs mere ka Heman+ nwa Hamedeta onye agbụrụ Egag+ dị ukwuu, o bulikwara ya n’ọkwá+ ma mee ka ọkwá ya dị elu karịa ndị isi ndị ọzọ ya na ha nọ.+
12 Heman wee gaa n’ihu ịsị: “Esta bụ́ nwunye eze kpọkwara naanị mụ na eze oriri nke ọ kwadebere,+ ọ kpọkwara mụ na eze ka anyị bịa na nke ya echi.+