Ezra 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Anyị wee nyefee ndị setrap+ eze na ndị gọvanọ+ nọ n’ofe Osimiri+ iwu+ eze nyere, ha wee kwado ndị anyị+ na ụlọ ezi Chineke. Esta 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi+ nke ógbè niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ+ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ+ Mọdekaị ji ha. Daniel 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ masịrị Darayọs ịhọpụta otu narị ndị setrap na iri abụọ ka ha na-elekọta alaeze ahụ dum;+
36 Anyị wee nyefee ndị setrap+ eze na ndị gọvanọ+ nọ n’ofe Osimiri+ iwu+ eze nyere, ha wee kwado ndị anyị+ na ụlọ ezi Chineke.
3 Ndị isi+ nke ógbè niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ+ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ+ Mọdekaị ji ha.