Diuterọnọmi 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+ Esta 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Esta wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ nyekwuo ndị Juu nọ na Shushan ikike ka ha mekwuo echi ihe iwu kwuru ka e mee taa;+ ka a kwụwa ụmụ iri Heman n’elu osisi.”+
21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+
13 Esta wee sị: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma,+ nyekwuo ndị Juu nọ na Shushan ikike ka ha mekwuo echi ihe iwu kwuru ka e mee taa;+ ka a kwụwa ụmụ iri Heman n’elu osisi.”+