Diuterọnọmi 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+ Esta 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E wee nyochaa ma chọpụta ya, e wee kwụgbuo+ ha abụọ n’osisi;+ e mesịa, a nọ n’ihu eze dee ya n’akwụkwọ ihe ndị mere+ n’ụbọchị ndị ahụ. Esta 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee kwụwa Heman n’osisi+ ahụ ọ kwadebere maka Mọdekaị;+ ọnụma eze wee dajụọ. Ndị Galeshia 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+
22 “Ọ bụrụkwa na mmadụ emee mmehie ga-eme ka a ma ya ikpe ọnwụ,+ e wee gbuo ya, i wee kwụwa ya n’osisi,+
23 E wee nyochaa ma chọpụta ya, e wee kwụgbuo+ ha abụọ n’osisi;+ e mesịa, a nọ n’ihu eze dee ya n’akwụkwọ ihe ndị mere+ n’ụbọchị ndị ahụ.
13 Kraịst tọhapụrụ+ anyị n’ọbụbụ ọnụ nke Iwu ahụ site n’ịzụrụ anyị,+ site n’ịbụ onye a bụrụ ọnụ+ n’ọnọdụ anyị, n’ihi na e dere, sị: “Onye a bụrụ ọnụ ka onye ọ bụla a kwụwara n’osisi bụ.”+