Ndị Ikpe 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ime ndị agha a niile e nwere narị mmadụ asaa a họrọ ahọ bụ́ ndị na-eme aka ekpe.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-eji nkume+ agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha adịghị agbajọ. 2 Ihe E Mere 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọzaya wee na-akwadebere ha, ya bụ, ìgwè ndị agha ya dum, ọta+ na ube+ na okpu agha+ na uwe agha+ na ụta+ na nkume èbè.+
16 N’ime ndị agha a niile e nwere narị mmadụ asaa a họrọ ahọ bụ́ ndị na-eme aka ekpe.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-eji nkume+ agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha adịghị agbajọ.
14 Ọzaya wee na-akwadebere ha, ya bụ, ìgwè ndị agha ya dum, ọta+ na ube+ na okpu agha+ na uwe agha+ na ụta+ na nkume èbè.+