-
Aịzaya 18:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Ọ bụ ya na-ezipụ ndị ozi+ ka ha si n’oké osimiri gaa, ka ha jiri ụgbọ mmiri ndị na-ese n’elu mmiri, bụ́ ndị e ji ahịhịa papaịrọs rụọ, gaa, sị: “Unu ndị ozi nwere ụkwụ ọsọ, gakwurunụ mba ndị toro ogologo, ndị ahụ́ ha na-akwọ mụrụmụrụ, ndị a na-atụ egwu n’ebe niile, mba dị ike nke ukwuu, nke na-azọdakwa ndị ọzọ, ndị osimiri buuru ala ha.”+
-