3 o ji narị ụgbọ ịnyịnya iri na abụọ+ na puku mmadụ iri isii ndị na-agba ịnyịnya; a pụghị ịgụta ndị si Ijipt soro ya bịa ọnụ+—ndị Libia,+ ndị Sọkiyim na ndị Itiopia.+
8 Ọ̀ bụ na ndị Itiopia+ na ndị Libia+ abụghị ìgwè ndị agha dị ukwuu, nweekwa ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya?+ Ọ̀ bụ na Jehova enyefeghị ha n’aka gị maka na ị dabeere n’ebe ọ nọ?+