Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 15:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 ‘Ọ ga-abụkwara unu ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda unu, unu ga-ahụ ya wee cheta ihe niile Jehova nyere n’iwu+ wee mee ha, unu esola obi unu na anya unu,+ bụ́ ihe unu na-eso wee na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ.+

  • Ekliziastis 11:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ṅụrịa ọṅụ,+ nwa okorobịa, mgbe ị bụ okorobịa, ka obi na-atọkwa gị ụtọ n’oge ị bụ okorobịa, jeekwa ije dị ka ihe dị gị n’obi si dị nakwa dị ka ihe anya gị na-ahụ si dị.+ Kama mara na ezi Chineke ga-ekpe gị ikpe+ n’ihi ihe ndị a niile.

  • Ezikiel 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ndị unu lanahụrụ alanahụ ga-echeta m n’etiti mba niile a dọọrọ ha n’agha laa,+ n’ihi na obi ha nke na-akwa iko, nke gbakụtara m azụ,+ nakwa anya ha nke na-eso arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị ka ha na ha wee kwaa iko,+ emewo ka m nwee oké mwute; ihu ha ga-egosi na ihere onwe ha na-eme ha n’ihi ihe ọjọọ ha meworo n’ihe arụ ha niile.+

  • Matiu 5:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Ọ bụrụkwa na anya aka nri gị na-eme ka ị sụọ ngọngọ, ghụpụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ baara gị uru ka otu akụkụ ahụ́ gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị dum+ na Gehena.

  • 1 Jọn 2:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 n’ihi na ihe niile dị n’ụwa,+ ya bụ, ọchịchọ nke anụ ahụ́+ na ọchịchọ nke anya+ na oké ngosi nke ihe mmadụ ji ebi ndụ,+ esighị n’ebe Nna anyị nọ, kama o si n’ụwa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya