Jenesis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kush wee mụọ Nimrọd.+ Ọ bụ ya bụ onye mbụ ghọrọ dike n’ụwa. 1 Samuel 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi nọ n’ebe ahụ n’ụbọchị ahụ, bụ́ onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,+ aha ya bụ Doeg+ onye Idọm,+ onyeisi nke ndị na-azụrụ Sọl atụrụ.+ Abụ Ọma 94:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, ha na-ekwu ogologo okwu;+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eji onwe ha etu ọnụ.+
7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi nọ n’ebe ahụ n’ụbọchị ahụ, bụ́ onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,+ aha ya bụ Doeg+ onye Idọm,+ onyeisi nke ndị na-azụrụ Sọl atụrụ.+